Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

ILU 10:4-5

ILU 10:4-5 IGBOB

Ob͕eye ka onye ji ọbu-aka ume-ngwu alu ọlu gābu: Ma aka ndi di nkọ nēme ọgaranya. Onye nēkpokọta na mb͕e okpom-ọku bu nwa nēnwe uche: Ma onye nāraru ura n'owuwe-ihe-ubi bu nwa nēweta ihere.