Onye-ekpenta we biakute Ya, nāriọ Ya, nēb͕u-kwa-ra Ya ikperè, nāsi kwa Ya, Ọ buru na I nāchọ, I puru ime ka m'di ocha. O we nwe ọmiko, setipu aka-Ya, metu ya, si ya, Anamachọ; ka eme ka i di ọcha. Ngwa ngwa ekpenta ahu we rapu ya, eme kwa ka ọ di ọcha. O we dọ ya aka na nti nke-uku, we chupu ya ngwa ngwa
Gụọ MAK 1
Geere nke a ntị MAK 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MAK 1:40-43
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị