Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

MATIU 7:7-8

MATIU 7:7-8 IGBOB

Riọnu, agēnye kwa unu; chọnu, unu gāchọta kwa; kuanu, agēmeghe-kwa-ra unu: n'ihi na onye ọ bula nke nāriọ nāriọta; onye nāchọ kwa nāchọta; onye nāku kwa ka agēmeghere.

Onyonyo Amaokwu Gasị maka MATIU 7:7-8

MATIU 7:7-8 - Riọnu, agēnye kwa unu; chọnu, unu gāchọta kwa; kuanu, agēmeghe-kwa-ra unu: n'ihi na onye ọ bula nke nāriọ nāriọta; onye nāchọ kwa nāchọta; onye nāku kwa ka agēmeghere.