MATIU 5:38-39
MATIU 5:38-39 IGBOB
Unu nuru na ekwuru, si, Anya lara anya, ezé lara ezé: ma Mu onwem si unu, Eguzogidela onye bu ajọ onye: kama onye ọ bula nāku gi ura na ǹtì aka-nri, tughari-kwa-ra ya ǹtì ọzọ.