O we si ha, Bianu som n'azu, M'gēme unu ndi-ọkù nākuta madu. Ngwa ngwa ha we rapu ihe nile ha ji eb͕u azù, so Ya. O we si n'ebe ahu ga, hu umu-nne abua ọzọ, Jemes nwa Zebedi, na Jọn nwa-nne-ya, nime ub͕ọ-ha, ha na nna-ha Zebedi, nēkezi ihe ha ji eb͕u azù; O we kpọ ha. Ngwa ngwa ha we rapu ub͕ọ ahu na nna-ha, so Ya.
Gụọ MATIU 4
Geere nke a ntị MATIU 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 4:19-22
5 Ụbọchị
Akpọrọ anyị ka anyị n’edu dịka Jisọs mere. Iduzi na-amalite site na mmadụ, ọ bụghị ọkwa. Ebumnuche idu ndú bụ ịkwaga ndị Chineke n’ime nzube Ya. Ọgụgụ ndị a kwa ụbọchị ga-enyere gị aka ịtọ ntọala siri ike na ọnọdụ nduzi gị, na-echetara gị na tupu ị bụrụ onye ndu, ị bụ odibo, tupu ị bụrụ odibo, ị bụ nwa Chineke hụrụ n’anya.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị