Otù onye n'etiti ha, bú onye-iwu, we jua Ya ajuju, nānwa Ya, si, Onye-ozizí, òle ihe di uku nke enyere n'iwu nime iwu-ayi? Ọ si ya, I gēwere obi-gi dum, were kwa nkpuru-obi-gi dum, were kwa uche-gi dum, hu Onye-nwe-ayi Chineke-gi n'anya. Nka bu ihe uku na ihe mbu enyere n'iwu.
Gụọ MATIU 22
Geere nke a ntị MATIU 22
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 22:35-38
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị