Ma le, ndi-ìsì abua ndi nānọdu n'akuku uzọ, mb͕e ha nuru na Jisus nāgabiga, ha tie nkpu, si, Onye-nwe-ayi, mere ayi ebere, Nwa Devid. Ìgwè madu ahu we bara ha nba, ka ha kpuchie ọnu-ha: ma ha tikariri nkpu, si, Onye-nwe-ayi, mere ayi ebere, Nwa Devid. Jisus we guzo, kpọ ha, we si, Gini ka unu nāchọ ka M'mere unu? Ha si Ya, Onye-nwe-ayi, ka ewe meghe anya-ayi.
Gụọ MATIU 20
Geere nke a ntị MATIU 20
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 20:30-33
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị