Gini bu uche-unu? ọ buru na onye ọ bula nwere ọgu aturu ise, ma otù nime ha hie uzọ, ọ̀ dighi-agha ọgu anọ na iri na iteghete ahu, ga ugwu, nāchọ nke ahu hiere uzọ? Ma ọ buru na o nwere ka o si chọta ya, n'ezie asim unu, ọ nāṅuri n'isi ya kari n'isi ọgu anọ na iri na iteghete ahu nēhieghi uzọ. Otú a ọ bughi ihe achọrọ n'iru Nna-unu Nke bi n'elu-igwe, ka otù nime ndi ntà ndia la n'iyì.
Gụọ MATIU 18
Geere nke a ntị MATIU 18
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 18:12-14
7 Days
It’s crazy how much our dads shape us. No one escapes the power and influence of their earthly father. And since most men feel unprepared to be fathers, it’s essential to seek guidance – from Scripture and from other dads. Radical Wisdom is a journey toward wisdom and insight for fathers, combining principles and wisdom from Scripture with the experience of an older, wiser dad who’s learned from his mistakes.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị