Ma ebe Jisus mara ya, O si n'ebe ahu wezuga Onwe-ya: ọtutu madu we so Ya; O we me ka aru di ha nile ike, O we dọ ha aka na nti ka ha ghara ime ka Ọ puta ìhè: ka okwu ekwuru site n'ọnu Aisaia onye-amuma we mezu, si, Le, Onye nējerem ozi Onye M'rọputara; Onye M'huru n'anya, Onye ihe-Ya di nkpuru-obim ezi nma: M'gātukwasi Ya Mọ nkem, Ọ gākọ-kwa-ra mba nile akukọ ikpé.
Gụọ MATIU 12
Geere nke a ntị MATIU 12
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 12:15-18
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị