Juda we mua Perez na Zera site na Tema; Perez we mua Hezron; Hezron we mua Ram; Ram we mua Aminadab; Aminadab we mua Nahshon; Nahshon we mua Salmon; Salmon we mua Boaz site na Rehab; Boaz we mua Obed site na Rut; Obed we mua Jesi; Jesi we mua Devid, bú eze. Devid we mua Solomon site na nwunye nke Uraia; Solomon we mua Rehoboam; Rehoboam we mua Abaija; Abaija we mua Esa; Esa we mua Jehoshafat; Jehoshafat we mua Joram; Joram we mua Uzaia; Uzaia we mua Jotam; Jotam we mua Ehaz; Ehaz we mua Hezekaia; Hezekaia we mua Manase; Manase we mua Emon; Emon we mua Josaia; Josaia we mua Jekonaia na umu-nne-ya, na mb͕e emere ka ha je biri na Babilon. Mb͕e emesiri ka ha je biri na Babilon, Jekonaia we mua Shealtiel; Shealtiel we mua Zerubabel; Zerubabel we mua Abaiud; Abaiud we mua Elaiakim; Elaiakim we mua Ezoa; Ezoa we mua Sedok; Sedok we mua Akim; Akim we mua Elaiud; Elaiud we mua Eleeza; Eleeza we mua Matan; Matan we mua Jekob; Jekob we mua Josef di Meri, nwanyi nke muru Jisus, Onye anākpọ Kraist.
Gụọ MATIU 1
Geere nke a ntị MATIU 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: MATIU 1:3-16
5 Days
In all the holiday hustle and bustle, it can be easy to lose sight of why we’re celebrating. In this 5-day advent plan, we’ll dive into the promises fulfilled by the birth of Jesus and the hope we have for the future. As we learn more about who God is, we’ll discover how to live through the holiday season with hope, faith, joy, and peace.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị