Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

LEVITIKỌS 9:23-24

LEVITIKỌS 9:23-24 IGBOB

Moses na Eron we ba n'ulo-ikwū nzute, puta kwa, gọzie ndi Israel: ewe me ka ndi ahu nile hu ebube Jehova anya. Ọku we si n'iru Jehova puta, ripia àjà-nsure-ọku na abuba nile n'elu ebe-ichu-àjà: ndi Israel nile we hu ya, tie nkpu, da kpue iru-ha n'ala.