Nkume iri na abua ahu, nke ha si na Jọdan were, Joshua we guzo ha na Gilgal. Ọ we gwa umu Israel okwu, si, Mb͕e umu-unu gāju ndi bu nna-ha ajuju n'ọdi-n'iru, si, Gini bi isi nkume ndia? Unu gēme kwa ka umu-unu mara, si, N'ala-akọrọ ka Israel gabigara Jọdan nka.
Gụọ JOSHUA 4
Geere nke a ntị JOSHUA 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JOSHUA 4:20-22
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị