Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JONA 4:1-2

JONA 4:1-2 IGBOB

O we jọ Jona ajọ njọ nke-uku, iwe-ya ewe di ọku. O we kpere Jehova, si, Biko, Jehova, Ǹka abughi okwum, mb͕e m'nānọ n'alam? N'ihi nka ka m'buru uzọ b͕alaga na Tashish: n'ihi na amaram na Gi onwe-gi bu Chineke nke bu onye-amara, onye-obi-ebere, Onye nādighi-ewe iwe ọsọsọ Nke nāba kwa uba n'ebere, Nke nēchèghari kwa uche bayere ihe ọjọ ahu I gēweta.