Mb͕e Ọ nāgabiga, Ọ hu otù nwoke nke kpuru ìsì site n'ọmumu-ya. Ndi nēso uzọ-Ya we jua Ya, si, Rabai, ònye mehiere, onye a, ma-ọbu ndi muru ya, nke mere ka amua ya n'ìsì? Jisus zara, si, Onye a emehieghi, ndi muru ya emehieghi kwa: kama ka ọlu Chineke we puta ìhè n'aru ya.
Gụọ JỌN 9
Geere nke a ntị JỌN 9
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JỌN 9:1-3
5 Ụbọchị
Echiche Akwụkwọ Nsọ maka Jọn 9:1-5: Chineke n'okwu Jizọs na-adụ anyị ndụmọdụ ka anyị jiri ngwa ngwa na-emeso ọrụ ya n'ihi na, abalị na-abịa.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị