N'ezie, n'ezie, asim i, Mb͕e i di n'okorọbia, i nēke onwe-gi ihe-ọkiké n'úkwù, nējeghari kwa ebe i nāchọ: ma mb͕e i gēme agadi, i gēseti aka-gi abua, onye ọzọ gēke gi ihe-ọkiké n'úkwù, būru kwa gi ga ebe i nāchọghi. Ma nka ka O kwuru, nēgosi aha ọnwu ọ gēji nye Chineke otuto. Mb͕e O kwusiri nka, Ọ si ya, Som.
Gụọ JỌN 21
Geere nke a ntị JỌN 21
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JỌN 21:18-19
5 Ụbọchị
Atụmatụ ịhe ọgụgụ ụbọchị ise a, nke na-agba ume na-enyocha eziokwu ahụ na, site n’ọbụbụeze Ya, Chineke na-ahụ ọdịda anyị n’ihu, ma n’obiọma ya, Ọ na-agbaghara ọdịda anyị.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị