ewe kpọ kwa Jisus, Ya na ndi nēso uzọ-Ya, bia n'ọlulu-nwunye ahu. Mb͕e manya-vine kọrọ, nne Jisus we si Ya, Ha enweghi manya-vine. Jisus we si ya, Nwanyi, gini ka Mu na gi nwekọrọ? oge hour nkem akābiarughi. Nne-Ya si ndi nēje ozi, Ihe ọ bula Ọ si unu me, menu ya.
Gụọ JỌN 2
Geere nke a ntị JỌN 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JỌN 2:2-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị