Ya mere mb͕e Ọ sasiri ukwu-ha, chiri kwa-uwe Ya, nọdu kwa ala ọzọ, Ọ si ha, Ùnu mara ihe M'meworo unu? Unu onwe-unu nākpọm, Onye-ozizí, na, Onye-nwe-ayi: unu nēkwu kwa nke-ọma; n'ihi na ọ bu otú M'di. Ya mere, Ọ buru na Mu onwem, bú Onye-nwe-unu na Onye-ozizí-unu, sara ukwu-unu, unu onwe-unu nēji kwa ugwọ isarita ukwu ibe-unu.
Gụọ JỌN 13
Geere nke a ntị JỌN 13
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JỌN 13:12-14
3 Ụbọchị
Ọchịchị bụ otu n'ime ihe Chineke na-eji na-amụcha ma kwado ndị Ya maka ndụ alaeze na ime oke ihe. Nzube na-edowaga anya, ebe njem ndụ na-adị nro site n’ọchịchị ziri ezi. Ya mere, Chineke na-ama ụma akpọku na inye ụmụ nwoke na ụmụ nwaanyị nke ga-emezu ọkpụkpọ oku a ike
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị