Unu gāchọsikwam ike, we chọtam, mb͕e unu ji obi nile unu achọm. M'gēkwe kwa ka unu chọtam, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta), M'gēme kwa ka ndi-unu adọtara n'agha lata, M'gēsi kwa na mba nile, na n'ebe nile M'chugaworo unu, chikọta unu, (ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta); M'gēme kwa ka unu lata n'ebe ahu nke M'mere ka unu si n'ebe ahu je biri n'ala ọzọ.
Gụọ JEREMAIA 29
Geere nke a ntị JEREMAIA 29
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JEREMAIA 29:13-14
3 Ụbọchị
Onye ọbụla rụpụtara ihe nwere nzube o ji rụpụta nkà ọbụla. Chineke kere onye ọbụla maka atụmatụ na nzube pụrụ iche. Ihe mere e ji ebi ndụ bụ ịhụ na anyị n’ikpeazu na anyi mezuru nzube ya. Ihe ọmụmụ a na-achọ ikuzi isiokwu a n’ụzọ dị omimi.
5 Days
For many, the holidays are a time of great joy...but what happens when the holidays lose their sparkle and become challenging due to deep grief or loss? This special reading plan will help those going through grief to find comfort and hope for the holidays, and shares how to create a meaningful holiday season in spite of deep grief.
7 Days
In a crowded Christmas season, most of us feel the stress and anxiety of family relationships, financial pressure, hasty decisions, and disappointed expectations. So go ahead. Take a breath. Start this Life.Church Bible Plan and realize the weight we feel may be something God never asked us to carry. How about we let go of the baggage? Let’s travel light.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị