NDI-IKPE 6:23-24
NDI-IKPE 6:23-24 IGBOB
Jehova we si ya, Udo diri gi; atula egwu: i gaghi-anwu. Gideon we wuere Jehova ebe-ichu-àjà n'ebe ahu, kpọ ya Jehova-shalom: rue ta ọ digide n'Ọfra nke ndi Abieza.