Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

JEMES 3:17-18

JEMES 3:17-18 IGBOB

Ma amam-ihe ahu nke si n'elu bia buru uzọ di ọcha, emesia ọ di udo, nwe obi-ọma, nēkweye okwu nke-ọma, juputa n'ebere na ezi nkpuru, nēnweghi obi-abua, nēnweghi iru-abua. Ma ọ bu nkpuru nke ezi omume ka ndi nēme udo nāgha n'udo.