JEMES 1:3-4
JEMES 1:3-4 IGBOB
ebe unu mara na nnwaputa nke okwukwe-unu nāluputa ntachi-obi. Ma ka ntachi-obi luzue ọlu-ya, ka unu we tozue okè dizu kwa nma, buru ndi ọ dighi ihe ọ bula fọduru nke unu nēnweghi.