Welie anya-gi abua le buruburu, hu: ha nile achikọtawo onwe-ha, ha abiakutewo gi: umu-gi ndikom gēsi n'ebe di anya bia, agēku kwa umu-gi ndinyom n'akuku-gi. Mb͕e ahu i gāhu we nwue enwu, obi-gi gātu kwa oké egwu, sa mbara; n'ihi na agēchigharikute gi ihe bara uba nke oké osimiri, àkù nke mba di iche iche gābiakute gi.
Gụọ AISAIA 60
Geere nke a ntị AISAIA 60
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: AISAIA 60:4-5
5 Ụbọchị
Nke a bụ nkọwa Akwụkwọ Nsọ banyere Aịzaya 60: 1-5, na-akọwa ebube Zayọn n'ọdịnihu, ebe ìhè Chineke na-enwu gbaa, na-adọta mba dị iche iche ma na-achịkọta ndị ya gbasasịrị agbasasị, na-eweta ọganihu, owuwe ihe ubi nke mkpụrụ obi.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị