Mba nile gējeru kwa ìhè-gi, ndi-eze ejerue onwu-maramara nke ọwuwa-gi.
Gụọ AISAIA 60
Geere nke a ntị AISAIA 60
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: AISAIA 60:3
5 Ụbọchị
Nke a bụ nkọwa Akwụkwọ Nsọ banyere Aịzaya 60: 1-5, na-akọwa ebube Zayọn n'ọdịnihu, ebe ìhè Chineke na-enwu gbaa, na-adọta mba dị iche iche ma na-achịkọta ndị ya gbasasịrị agbasasị, na-eweta ọganihu, owuwe ihe ubi nke mkpụrụ obi.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!