Bilie, nwue; n'ihi na ìhè-gi abiawo, ebube Jehova awawo kwa n'aru gi dika anyanwu. N'ihi na, le, ọchichiri nēkpuchi kwa ndi nile di iche iche: ma n'aru gi ka Jehova gāwa dika anyanwu, ebube-Ya ka agāhu kwa n'aru gi.
Gụọ AISAIA 60
Geere nke a ntị AISAIA 60
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: AISAIA 60:1-2
5 Ụbọchị
Nke a bụ nkọwa Akwụkwọ Nsọ banyere Aịzaya 60: 1-5, na-akọwa ebube Zayọn n'ọdịnihu, ebe ìhè Chineke na-enwu gbaa, na-adọta mba dị iche iche ma na-achịkọta ndị ya gbasasịrị agbasasị, na-eweta ọganihu, owuwe ihe ubi nke mkpụrụ obi.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị