Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 33:5-6

AISAIA 33:5-6 IGBOB

Jehova di elu; n'ihi na O bi n'elu: O mejuwo Zaion n'ikpe ziri ezi na ezi omume. Ikwesi-ntukwasi-obi gādi kwa na mb͕e-gi nile, iba-uba nke nzọputa na amam-ihe na ihe-ọmuma: egwu Jehova, nke ahu bu àkù-ya.