Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

AISAIA 2:2

AISAIA 2:2 IGBOB

O gēru kwa n'ikpe-azu nke ubọchi ndia, na ugwu nke ulo Jehova ganēguzosi ike n'elu ugwu nile, agēbuli kwa ya elu kari ugwu ntà nile; mba nile gērùbà nime ya dika osimiri.

Onyonyo Amaokwu Gasị maka AISAIA 2:2

AISAIA 2:2 - O gēru kwa n'ikpe-azu nke ubọchi ndia, na ugwu nke ulo Jehova ganēguzosi ike n'elu ugwu nile, agēbuli kwa ya elu kari ugwu ntà nile; mba nile gērùbà nime ya dika osimiri.