NDI-HIBRU 4:9-10
NDI-HIBRU 4:9-10 IGBOB
Ya mere idebe-ubọchi-izu-ike fọduru ndi nke Chineke. N'ihi na onye bataworo n'izu-ike-ya, ya onwe-ya ezuwo kwa ike n'ọlu-ya nile, dika Chineke zuru ike n'ọlu nke aka Ya.