N'ihi na okwu Chineke di ndu, nālusi kwa ọlu ike, di kwa nkọ kari mma-agha ọ bula nke nwere iru abua, nādu kwa rue n'ikewa nkpuru-obi na mọ, ma njikọta ma umi, buru kwa ihe nwere ike ituputa èchichè na izù nile nke obi. Ọ dighi kwa ihe ekère èkè nke nāputaghi ihè n'iru Ya: kama ihe nile b͕a ọtọ buru kwa ihe emegheworo n'anya-Ya, bú Onye ayi gākọrọ akukọ bayere omume-ayi. Ya mere ebe ayi nwere Onye-isi-nchu-àjà di uku, Onye gabigaworo eluigwe nile, bú Jisus Ọkpara Chineke, ka ayi jidesie nkwuputa-ayi ike. N'ihi na ayi enweghi onye-isi-nchu-àjà onye nāpughi iji obi so ayi hukọ ahuhu n'adighi-ike-ayi; kama ayi nwere Onye anwaworo n'ihe nile n'otù uzọ ahu anānwa ayi, ma O mehieghi. Ya mere ka ayi were nkwuwa-okwu biarue oche-eze amara, ka ewe mere ayi ebere, ka ayi we hu kwa amara iyere ayi aka n'oge nkpà.
Gụọ NDI-HIBRU 4
Geere nke a ntị NDI-HIBRU 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI-HIBRU 4:12-16
5 Days
It’s easy to feel overwhelmed, ill-equipped, and just plain lost when it comes to God's Word. My aim is to simplify the process of Bible Study for you in a few ways by teaching you three of the most important principles of successful Bible Study. Join this plan and discover how to read the Bible not just for information, but for life transformation today!
7 días
Desde el principio de los tiempos, la Palabra de Dios ha restaurado corazones y mentes de manera activa: Y Dios no ha terminado aún. En este Plan especial de 7 días, celebremos el poder que transforma vidas de la Escritura observando más detenidamente cómo Dios está usando la Biblia para impactar en la historia y cambiar vidas alrededor del mundo.
8 Days
The Evangelical Alliance Week of Prayer (WOP) is a worldwide but mostly Europe-wide observed initiative with material provided by the European Evangelical Alliance. WOP 2022 takes place under the theme "Sabbath." Throughout eight days readers are invited to focus on one aspect of the Sabbath: identity, provision, rest, compassion, remembrance, joy, generosity, and hope. We pray that this material will help you to (re)discover a life according to God's rhythm!
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị