N'ubọchi nke-atọ Abraham weliri anya-ya abua, hu ebe ahu n'ebe di anya. Abraham we si umu-okorọbia-ya, Nọdunu ebe a n'onwe-unu, unu na inyinya-ibu, ma mu onwem na nwa-okoro a gēje ebe ahu; ayi gākpọ kwa isi ala, chigharikute unu.
Gụọ JENESIS 22
Geere nke a ntị JENESIS 22
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: JENESIS 22:4-5
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị