JENESIS 21:1-3
JENESIS 21:1-3 IGBOB
Jehova we leta Sera dika Ọ siri, Jehova we me Sera dika O kwuru. Sera we turu ime, muara Abraham nwa-nwoke n'agadi-ya, na mb͕e ahu akara àkà nke Chineke kpayere Abraham uka bayere ya. Abraham we kpọ aha nwa-ya nwoke nke amuru nye ya, onye Sera muru nye ya, Aisak.

