NDI GALETIA 3:5-7
NDI GALETIA 3:5-7 IGBOB
Ya mere Onye ahu Nke nwe inyezu unu Mọ Nsọ, Nke nāluputa kwa ọlu di ike nime unu, Ò sitere n'ọlu di iche iche nke iwu ma-ọbu na o sitere n'ọnunu nke okwukwe nēme ya? Dika Abraham kwere Chineke, ewe gua nke ahu nye ya n'ezi omume. Ya mere maranu na ndi sitere n'okwukwe, ndi ahu bu umu Abraham.

