Jehova we si Moses, Si Eron, Setipu nkpa-n'aka-gi, tie ájá nke ala, ọ gāghọ kwa anwu ntà n'ala Ijipt nile.
Gụọ ỌPUPU 8
Geere nke a ntị ỌPUPU 8
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ỌPUPU 8:16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!