Onye nētib͕u madu, ọ we nwua, aghaghi ime ka ọ nwua. Ma onye nēcheghi anwu, ma Chineke mere ka ọ dabà n'aka-ya; M'gēdoro gi ebe ọ gāb͕alaga. Ma mb͕e onye ọ bula gēwere nganga biakwasi ibe-ya, ib͕u ya n'aghughọ; n'ebe-ichu-àjàm ka i gēwepu ya ka ọ nwua. Onye nēti nna-ya, ma-ọbu nne-ya, ihe, aghaghi ime ka ọ nwua. Onye nēzu madu n'ori re ya, ma-ọbu na asi na ahu ya n'aka-ya, aghaghi ime ka ọ nwua.
Gụọ ỌPUPU 21
Geere nke a ntị ỌPUPU 21
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ỌPUPU 21:12-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị