Moses we si ha, Ka onye ọ bula ghara ime ka ufọdu nime ya fọdu rue ututu. Ma ha egeghi Moses nti; madu ufọdu nime ha we me ka ufọdu nime ya fọdu rue ututu, o we b͕a ikpuru, nēsì ísì: Moses we we iwe n'aru ha.
Gụọ ỌPUPU 16
Geere nke a ntị ỌPUPU 16
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: ỌPUPU 16:19-20
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị