Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI EFESỌS 5:22-23

NDI EFESỌS 5:22-23 IGBOB

Ndi bu nwunye, nēdonu onwe-unu n'okpuru di nke aka unu, dika n'okpuru Onye-nwe-ayi. N'ihi na di bu isi nke nwunye, dika Kraist-ayi bu kwa isi nzukọ-Ya, ebe Ya onwe-ya bu Onye-nzọputa nke aru.