rue mb͕e ayi nile gēru idi-n'otù nke okwukwe na nke nmazu nke Ọkpara Chineke, ru ibu nwoke tozuru okè, ru ọtùtù nke ogologo nke ozuzù nke Kraist
Gụọ NDI EFESỌS 4
Geere nke a ntị NDI EFESỌS 4
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI EFESỌS 4:13
3 Ụbọchị
Ndụ nke onye kwere ekwe abụghị naanị nke edobere maọbụ hazie ya kpamkpam mgbe ọ nabatachara Kraịst. N’agbanyeghị na anyị bụ nke Kraịst, anyị na-anọgide n’ụwa a (Jọn 17:16). Mmekọrịta anyị na ndị ụkpụrụ nke ụwa na-achị chọrọ ihe ga-ekewapụ anyị bụ́ nke ga-eme ka ndụ anyị n’ụwa na onye anyị bụ̀ na mmụọ hara ihe. Dịka ndị mmụọ, anyị ga-arụ etu kwesịrịnụ.
5 Ụbọchị
Akpọrọ anyị ka anyị n’edu dịka Jisọs mere. Iduzi na-amalite site na mmadụ, ọ bụghị ọkwa. Ebumnuche idu ndú bụ ịkwaga ndị Chineke n’ime nzube Ya. Ọgụgụ ndị a kwa ụbọchị ga-enyere gị aka ịtọ ntọala siri ike na ọnọdụ nduzi gị, na-echetara gị na tupu ị bụrụ onye ndu, ị bụ odibo, tupu ị bụrụ odibo, ị bụ nwa Chineke hụrụ n’anya.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị