me kwa ka ayi so Ya si n'ọnwu bilikọ, me kwa ka ayi so Ya nọdukọ n'ebe di n'elu-igwe, nime Kraist Jisus: ka Ọ we gosi ihe a n'oge nile gaje ibia, bú àkù nke amara-Ya di uku ri nne, n'obi-ọma n'ebe ayi nọ nime Kraist Jisus: n'ihi na ọ bu amara ka ejiworo zọputa unu, site n'okwukwe; nka esiteghi kwa n'onwe-unu: ọ bu onyinye Chineke: o siteghi n'ọlu, ka onye ọ bula we ghara inya isi.
Gụọ NDI EFESỌS 2
Geere nke a ntị NDI EFESỌS 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI EFESỌS 2:6-9
3 Days
Do you deeply feel your need for Jesus? This three-day plan for prayer is designed to enhance your time alone with Him and help you cry out to Him. It also serves as a companion prayer to the eight-part "Jesus, I Need You" series by Thistlebend Ministries.
Ụbọchị 4
Ndị Nne Nnukwu Nnukwu Anụ 4 bụ ndị na-akọrọrọ nkwado n'akụkụ, na-apụgharị ọdabara ozi nke Jizọs dị ka anyị ga-adị ndị Kristi ndị ọdụbọdụ. Kedu ihe anyị mere na ihe ọ bụla na-akpọ ụwa gara ike emekarị na ị gbaghara ụdị gị?
12 Days
Everyone wants to know what true love is. But few people look at what the Bible says about love. Love is one of the central themes of Scripture and the most essential virtue of the Christian life. This plan from Thistlebend Ministries explores the biblical meaning of love and how to love God better and love others.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị