N'ihi na ihe a enyere n'iwu nke mu onwem nēnye gi 'niwu ta, ọ bughi ihe kariri gi ime ka ọ bu, ọ bughi kwa ihe diri gi anya ka ọ bu. Ọ dighi n'elu-igwe, ka i we si, Ònye gārigoro ayi n'elu-igwe, wetara ayi ya, me ka ayi nuru ya, ka ayi we me ya? Ọ dighi kwa n'ofè oké osimiri, ka i we si, Ònye gāgabigara ayi n'ofè oké osimiri, wetara ayi ya, me ka ayi nuru ya, ka ayi we me ya? Kama okwu ahu di gi ezi nso, n'ọnu-gi, na n'obi-gi, ka i we me ya. Le, etiyewom n'iru gi ta ndu na ezi ihe, na ọnwu na ihe ọjọ
Gụọ DEUTERONOMI 30
Geere nke a ntị DEUTERONOMI 30
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: DEUTERONOMI 30:11-15
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị