Enwela n'àkpà-gi uzọ nkume-isì-ihe abua, nke-uku na nke-ntà. Enwela n'ulo-gi uzọ ephah abua, nke-uku na nke-ntà. Nkume-isì-ihe zuru okè, nke zi-kwa-ra ezi, ka i gēnwe; ephah zuru okè, nke zi-kwa-ra ezi, ka i gēnwe: ka ubọchi-gi we di anya n'elu ala nke Jehova, bú Chineke-gi, nēnye gi. N'ihi na ihe-árú nke Jehova, bú Chineke-gi, ka ọ bu, bu onye ọ bula nēme ihe ndia, onye ọ bula nēme ajọ omume.
Gụọ DEUTERONOMI 25
Geere nke a ntị DEUTERONOMI 25
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: DEUTERONOMI 25:13-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị