Ya mere dika unu nara Kraist-ayi, bú Jisus Onye-nwe-ayi, nējegharinu nime Ya, buru kwa ndi b͕agideworo nkpọrọgwu nime Ya, ndi anēwuli kwa elu dika ulo nime Ya, ndi anēwere kwa okwukwe-unu me ka unu guzosie ike, dika ezíri unu, nēkelebiga ókè. Lezienu anya ka onye ọ bula ghara iwere ihu-amam-ihe-n'anya na aghughọ efu nke ya buru onye nēzu unu n'ori, ihu-amam-ihe-n'anya nke di ka ihe-ozizí madu nyere idebe, dika ozizí mbu nke uwa, ma ọ dighi ka Kraist si di: n'ihi na nime Ya ka ozuzù nile nke ihe Chineke bu nēbigide nēwere aru madu
Gụọ NDI KỌLỌSI 2
Geere nke a ntị NDI KỌLỌSI 2
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: NDI KỌLỌSI 2:6-9
Ụbọchị 4
Ndị Nne Nnukwu Nnukwu Anụ 4 bụ ndị na-akọrọrọ nkwado n'akụkụ, na-apụgharị ọdabara ozi nke Jizọs dị ka anyị ga-adị ndị Kristi ndị ọdụbọdụ. Kedu ihe anyị mere na ihe ọ bụla na-akpọ ụwa gara ike emekarị na ị gbaghara ụdị gị?
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị