Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

II. TIMỌTI 2:1-2

II. TIMỌTI 2:1-2 IGBOB

Ya mere, gi onwe-gi, nwam, ka eme ka i di ike n'amara nke di nime Kraist Jisus. Ihe nile i nukwara n'ọnum site n'etiti ọtutu ndi-àmà, nye ihe ndia n'aka madu ndi kwesiri ntukwasi-obi idebe, bú madu ndi ọ gēkwe kwa izí madu-ibe-ha ihe ndia.