N'ihi na ebili-miri nke ọnwu b͕aram buruburu, Miri-iyi nile nke jọb͕uru onwe-ya nēme ka m'tua egwu. Udọ̀ nile nke ala-mọ dim buruburu; Ọnyà nile nke ọnwu biara n'irum. Anamakpọku Jehova nime nkpà kparam, Ọ bu Chinekem ka m'nākpọku: O we si n'ulo uku Ya nu olum, Nkpu m'tikuru Ya ba-kwa-ra na nti-Ya abua.
Gụọ II. SAMUEL 22
Geere nke a ntị II. SAMUEL 22
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: II. SAMUEL 22:5-7
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị