Ma ihe nile sitere na Chineke, Onye sitere n'aka Kraist me ka ayi na Ya onwe-ya di n'otù, O we nye ayi ije-ozi nke ime-ka-adi-n'otú ahu; nke bu na Chineke nọri nime Kraist nēme ka Ya onwe-ya na uwa di n'otù, nāgughi ndahie nile ha megide ha, O debe-kwa-ra nime ayi okwu nke ime-ka-adi-n'otù ahu. Ya mere ayi bu ndi-ukọ̀ n'ọnọdu Kraist, dika agāsi na Chineke nāriọ aririọ site n'aka-ayi: ayi nọ n'ọnọdu Kraist nāriọ unu, menu ka unu na Chineke di n'otù. Onye ahu Nke nāmaghi nmehie ka O mere ka Ọ buru nmehie n'ọnọdu ayi; ka ayi onwe-ayi we ghọ ezi omume Chineke nime Ya.
Gụọ II. NDI KỌRINT 5
Geere nke a ntị II. NDI KỌRINT 5
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: II. NDI KỌRINT 5:18-21
4 Days
With each New Year comes a new chance for a fresh start. Don’t let this be just another year that begins with resolutions you won’t keep. This 4-day plan will guide you in reflection and give you a new perspective so you can make this your best year yet.
5 Days
Are you looking for more out of life? Wanting more is really a longing to return to God—wherever your relationship with God is now. We all experience mile markers—or awakenings—as we find our way back to God. Journey through each of these awakenings and close the distance between where you are now and where you want to be. We want to find God, he wants even more to be found.
5 Ụbọchị
I nwere ike ịnụgo okwu "amara," ma gịnị ka ọ pụtara n'ezie? Kedu ka amara Chineke si nwee ike ịzọpụta ma gbanwee ndụ anyị? Mụta otú amara a na-adọrọ mmasị si ezute anyị n'ọnọdụ anyị na-emekọrịta na mgbanwe akụkọ anyị.
6 Days
With so many voices telling us who to be, it’s no wonder we struggle with where to place our identity. God doesn’t want us to be defined by our career, marital status, or mistakes. He wants His opinion to be the highest authority in our lives. This six-day plan will help you internalize what the Bible says about who you are and truly embrace your identity in Christ.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị