Ọ siwokwam, Amaram ezuworo gi: n'ihi na emewo ka ikem zu oké n'adighi-ike. Ya mere kama ihe ọzọ m'gēwere obi-utọ nile nya isi n'adighi-ikem nile, ka ike nke Kraist we ridakwasim, biri kwa nimem. N'ihi nka adighi-ike nile na imem ihe-ihere nile na nkpà nile na nsob͕u nile na oké nkpà nile n'ihi Kraist dim ezi nma: n'ihi na mb͕e ọ bula m'nādighi ike, mb͕e ahu ka m'nādi ike. Aghọwom onye nēnweghi uche: unu onwe-unu rugiderem; n'ihi na ugwọ unu ji mu onwem bu ime ka amaram: n'ihi na ọ dighi uzọ ọ bula m'nērughi ndi kachasi elu n'etiti ndi-ozi, asi na ọ bu ezie na abughi m ihe ọ bula.
Gụọ II. NDI KỌRINT 12
Geere nke a ntị II. NDI KỌRINT 12
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: II. NDI KỌRINT 12:9-11
3 Ụbọchị
Njem Ndị Kraịst bụ nke anyị na-adịghị ahụ Chineke ihu na ihu, anyị na Ya na-akpakọrịta ma na-ekwurịta okwu site n’okwukwe. Naanị ụzọ anyị ga-esi mee ihe na-atọ Chineke ụtọ mgbe anyị na ya na-aga ije bụ site n’ịga ije n’okwukwe, ebe anyị apụghị iji anya nkịtị hụ ya. Anyị na-anụ ya site n’okwukwe, anyị na-agwa ya okwu site n’okwukwe, anyị na-agakwurukwa ya n’ekpere site n’okwukwe.
4 Days
The Bible is a book of redemption, freedom, and hope. Within its pages are characters dynamic and full of grit—broken men and women looking for answers. In a way, they’re a lot like the current and former prisoners who authored the devotionals you’re about to read. We hope you are encouraged and inspired by voices from the church behind bars. May their testimony set us all free.
6 Days
With so many voices telling us who to be, it’s no wonder we struggle with where to place our identity. God doesn’t want us to be defined by our career, marital status, or mistakes. He wants His opinion to be the highest authority in our lives. This six-day plan will help you internalize what the Bible says about who you are and truly embrace your identity in Christ.
6 Ụbọchị
Chọpụta, site na ndụ Jeremaya na Devid, na ị dịghịzị na nwata ịmalite imezu nzube gị, jiri ihe i nwere jeere Chineke ozi, ebe ị nọ. Mụta ihe ikwado maka nzube gị pụtara, na-echebe ya pụọ n’aka ndị ga-ebibi ya, ma jikere ibi ndụ nwere nzube, nke na-enye Chineke otuto nke ga-agọzi ụwa.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị