Nēnye ndi bu ọgaranya n'oge di ub͕u a iwu, ka ha ghara itukwasi uche-ha n'ihe di elu, ghara kwa itukwasi obi n'ihe ahu anējighi aka, bú àkù, kama ka ha tukwasi obi na Chineke, Onye nēwere àkù-Ya nye ayi ihe nile ka ha buru ihe gātọ ayi utọ; ka ha nēme ezi ihe, ka ha buru ọgaranya n'ọlu ọma nile, ka ha buru ndi kwadebeworo ime ka ndi ọzọ keta ihe ha nwere, ka ha buru ndi kwere ka ndi ọzọ so ha nwekọ ihe; ka ha kpadoro onwe-ha ntọ-ala ọma nye oge gaje ibia, ka ha we jide ndu ahu nke bu ndu n'ezie.
Gụọ I. TIMỌTI 6
Geere nke a ntị I. TIMỌTI 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. TIMỌTI 6:17-19
5 Days
I've had highs. I've had lows. How about you? Do you like that?? Me neither! Mustering up joy doesn't last does it? The Holy Spirit using Scripture brings joy despite hard times. What we think - that's what we act like. This plan will help us focus on what right thinking is!
If you want joy in your life, you have to find a balance in your schedule. Pastor Rick shares how you can readjust your input and your output so that your giving and receiving helps you recover your joy, not lose it.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị