Iwu a ka m'nēnye n'aka-gi idebe, nwam Timọti, dika amuma nile si di nke eburu uzọ bu bayere gi, ka i we were ha bu agha ọma nka; nēnwe okwukwe na ezi akọ-na-uche; nke ufọdu nupuru n'ebe ha nọ, ub͕ọ-ha we kpùe n'ebe okwukwe-ayi di
Gụọ I. TIMỌTI 1
Geere nke a ntị I. TIMỌTI 1
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. TIMỌTI 1:18-19
5 Ụbọchị
Atụmatụ a na-eleba anya na 1 Timoti 1: 15-19. Atụmatụ ahụ na-eleba anya na akaebe Pọl banyere ebere na ikwesị ntụkwasị obi nke Chineke, na-emesi ike mkpa ọ dị ijide okwukwe na ezi akọ na uche aka.
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị