I. NDI TESALỌNAIKA 5:23-25
I. NDI TESALỌNAIKA 5:23-25 IGBOB
Chineke nke udo, Ya Onwe-ya dozu kwa unu nsọ n'uzọ dum; ka edebezu kwa mọ-unu na nkpuru-obi-unu na aru-unu dum, nādighi ita uta n'ọbibia nke Onye-nwe-ayi Jisus Kraist. O kwesiri ntukwasi-obi, bú Onye ahu nākpọ unu, Onye gēme kwa ya. Umu-nna-ayi, nēkpenu ekpere bayere ayi.