Akara Njirimara YouVersion
Akara Eji Eme Ọchịchọ

I. SAMUEL 7:3-4

I. SAMUEL 7:3-4 IGBOB

Samuel we gwa ulo Israel nile okwu, si, Ọ buru na obi-unu nile ka unu onwe-unu nēwere laghachikute Jehova, wezuganu chi nile nke ndi ala ọzọ na Ashtarot n'etiti unu, dozie obi-unu ibiakute Jehova, fè-kwa-nu nání Ya òfùfè: Ọ gānaputa kwa unu n'aka ndi Filistia. Umu Israel we wezuga Bealim na Ashtarot, fè nání Jehova òfùfè.