Okwu Jehova we biakute Solomon, si, Ulo a nke gi onwe-gi nēwu, ọ buru na i jegharia n'ukpurum nile, ọ buru kwa na i me ihe nile M'kpere n'ikpe, ọ buru kwa na i debe ihe nile M'nyere n'iwu ijeghari nime ha; M'gēme kwa ka okwum guzosie ike n'ebe i nọ, bú nke M'gwara Devid, bú nna-gi. M'gēbi kwa n'etiti umu Israel, M'gaghi-arapu kwa ndim, bú Israel.
Gụọ I. NDI-EZE 6
Geere nke a ntị I. NDI-EZE 6
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. NDI-EZE 6:11-13
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị