N'ihi nka, ndi m'huru n'anya, b͕anarinu ikpere-arusi. Anamekwu dika anamagwa ndi nwere uche; unu onwe-unu tule ihe m'nēkwu. Iko nke ngọzi ahu nke ayi nāgọzi, ọ̀ bughi nnwekọ ọbara Kraist? Achicha ahu nke ayi nānyawa, ọ̀ bughi nnwekọ aru Kraist?
Gụọ I. NDI KỌRINT 10
Geere nke a ntị I. NDI KỌRINT 10
Kesaa
Tulee Ụdị Nsụgharị Niile Dị Nụ: I. NDI KỌRINT 10:14-16
Chekwaa ma ọ bụ debe amaokwu gasị, gụọ ihe offlaịnụ, lelee obere vidiyo gasị a kụziri ihe na ha, na ihe ndị ọzọ!
Ebe Mmepe Nke Mbụ Nke Ngwá
Akwụkwọ Nsọ
Atụmatụ Ihe Ogụgụ Gasị
Vidiyo Gasị